Full Lyrics
Jesus Christ Nwa Chukwu,
Okaka!
Jesus Christ Nwa Chukwu,
Otito dịrị gị, Jesus Christ Nwa Chukwu,
Okaka!
Ọ bụ gị bụ Eze dị nsọ, daalụ.
[1]
Jesus jiri ịnyịnya ibu wee garute na Jerusalem,
Igwe mmadụ niile wee tie mkpu:
Hosanna, Hosanna!
Ha niile wee tie mkpu:
Hosanna, Hosanna!
Ha niile wee naasị Hosanna dịrị nwa David.
[2]
Onye agọziri agọzi ka onye ahụ bụ,
Nke naabịa n'aha Onyenweanyị.
Hosanna n'ebe kasị elu.