Full Lyrics
REFRAIN
Jesus, aha naatọ m ụtọ,
Jesus, aha naatọ m ụtọ.
Jesus, aha kachasị ebube,
Site n'ugwu ruo na ndịda.
Jesus, aha gị dị ụtọ,
Jesus, aha kachasị ebube,
N'enye ndụ ebighị ebi.
VERSE 1
Ihunanya nke Jesus,
Ihunanya nke Jesus enweghị mgbanbụla.
Ihunanya, ihunanya nke Jesus gaadịgide o.
VERSE 2
N'ime mkpa m niile,
N'ime ahụhụ m niile,
N'ime nsogbu m niile,
Jesus naazọpụta.
Ọ bụ Jesus, ọ bụ Jesus,
Ọ bụ Jesus naazọpụta m o,
Nzọpụta nke Jesus naadịgide o.
VERSE 3
Jesus nwụrụ n'ihi m,
Jesus nwụrụ n'ihi m,
Jesus nwụrụ n'ihi m n'elu obe.
Onye nwe m Jesus wee nwụọ n'ihi m n'elu obe,
K'O nwụrụ na Calvary o.