Full Lyrics
REFRAIN
Jesus, Aha n'atọ m'ụtọ,
Jesus, Aha n'atọ m'ụtọ,
Jesus, Aha kachasị ebube site n'ugwu rue na ndịda.
Jesus, Aha Gị dị ụtọ,
Jesus, Jesus, Jesus, Aha kachasị ebube n'enye ndụ.
VERSE 1
Ịhụnanya nke Jesus,
ịhụnanya nke Jesus,
ịhụnanya nke Jesus enweghị mgbanwe ọbụla.
Ịhụnanya, ịhụnanya, ịhụnanya,
ịhụnanya nke Jesus n'adịgịde O!
VERSE 2
N'ime mkpagbu m nile,
n'ime ahụhụ m nile,
n'ime nsogbu m nile, Jesus n'azọpụta.
Ọ bụ Jesus, ọ bụ Jesus, ọ bụ Jesus n'azọpụta m o,
nzọpụta nke Jesus n'adịgịde O!
VERSE 3
Jesus nwụrụ n'ihi m,
Jesus nwụrụ n'ihi m,
Jesus nwụrụ n'ihi m, n'elu obe.
Onyenwe m Jesus wee nwụọ n'ihi m,
n'elu obe k'O nwụrụ na Calvary.