JESUS AHA NA-ATỌ M ỤTỌ by Sam Ujukwu — Lyrics

Sam Ujukwu Igbo Communion Hymns Hymns Prayer Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesus Aha naatọ m ụtọ, Jesus Aha naatọ m ụtọ, Jesus Aha kacha si ebube site n'ugwu rue na ndịda, Jesus Aha gaadị ụtọ, Jesus, Jesus, Jesus Aha kacha si ebube n'enye ndụ. VERSE 1 Ịhụnanya nke Jesus, Ịhụnanya nke Jesus, Ịhụnanya nke Jesus enweghị mgbanwe ọbụla, Ịhụnanya, ịhụnanya, ịhụnanya, Ịhụnanya nke Jesus naadịgide o. VERSE 2 N'ime mkpagbu m niile, N'ime nsogbu m niile, Jesus n'azọpụta, Nzọpụta nke Jesus naadịgide o. VERSE 3 Jesus nwụrụ n'ihi m, Jesus nwụrụ n'ihi m, Jesus nwụrụ n'ihi m n'elu obe, Onye nwe m Jesus wee nwụọ n'ihi m, N'elu obe k'ọ nwụrụ na Calvary.

Download the sheet music

JESUS AHA NA-ATỌ M ỤTỌ

JESUS AHA NA-ATỌ M ỤTỌ

By Sam Ujukwu
Solfa
Igbo
1 page
66 Downloads
Communion Hymns Hymns Prayer Sacred songs
1 0

More lyrics you may want