JESU MO, LOVE MO (My Jesus, My Love) by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo English Communion Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ihe Gị n'amasịm o Jesu mo Love mo Ihe Gị n'amasịm o ọdịn'obimo Bịa bata biko bata biko n'imem Jesu ka mụ na Gị nọrọ Jesu mo Love Gị eriela m'obimo doo bata Jesu mo ọdịn'obimo Love mo VERSE 1 Ọ n'amasị mkpụrụ obim ị nata Gị Jesu n'oriri dị nsọ mgbe nile Mee kam jiri ezi obi doo wee nata Gị Jesu mo Love mo VERSE 2 Ị kwuru s'ị n'ime na m gaebikwa n'ime Gị o bata biri m masị obim nile bu kam nodebe Gị nsọ Oge nile Jesu mo Love mo VERSE 3 Kemgbe m matara Gị a dighi kwam kam dị na mbụ Kemgbe m matara Gị a dighi kwam kam dị na mbụ mụ m gbanwea digo nọdụ zia biko Jesu a pụkwal'ọzọ Onye nwem ọdịn'obimo Jesu mo Love mo VERSE 4 Jesu mo ọdị n'obimo bata biri ọdị n'obimo bata biri ọdị n'obimo bata biri Onyem bu n'obi Jesu mo biko bata bịa ka i biri n'ime m a chọrọ gị n'ime ndụ mo Love Gị eriela m'obimo biko bata togbugom n'ezie bịa ka mụ na Gị nọrọ Onyem bu n'obi Jesu mo biko bata maka na ihe Gị n'amasị m Jesu mo Love mo

Download the sheet music

JESU MO, LOVE MO (My Jesus, My Love)

JESU MO, LOVE MO (My Jesus, My Love)

By Emma Orji
Solfa
Igbo, English
4 pages
28 Downloads
Communion Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want