JESUS KURUM N'AHU by Emma Atuanya — Lyrics

Emma Atuanya Igbo English Communion Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesus bịa biri n'ime m, ezigbo enyi m, Oh Jesus Meda nu m obi o, ka m buru nke gị Jesus kụrụ m n'ahụ, kụrụ m gaba Jesus bịa biri n'ime m na mmụọ Hụrụ m gị n'anya Jesus ezigbo enyi m, hụrụ m n'anya Onye ọma m o, Jesus Jesu Excele, Jesus onye m hụrụ n'anya Kụrụ m n'ahụ o, na ahụrụ m gị n'anya VERSE 2 O Chineke m o, Chukwu nwa e mere mmadụ Onye nyoranjo nwe ya n'oriri nsọ Sị anyị rie, biko biko ekwela ka m fuo Jesus kụrụ m n'ahụ, na ahụrụ m gị n'anya VERSE 3 Onye riwe ihe aka Jesus Ta riwe ya enyek mmụọ Sọsọ Jesus ka m je fe Ụtọ mkpụrụ obi m o Jesus nwa Chineke Jesus ezigbo enyi m ọma Kụrụ m n'ahụ, na ahụrụ m gị n'anya Jesus ezigbo enyi m, hụrụ m n'anya

Download the sheet music

JESUS KURUM N'AHU

JESUS KURUM N'AHU

By Emma Atuanya
Solfa
Igbo, English
3 pages
5 Downloads
Communion Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want