Full Lyrics
CHORUS
Jesu dị nwayọọ obi umeala,
Mee obi anyị ka ọ dị ka nke gị.
Oh Jesu nwa Chukwu tiwa n'obi anyị,
Ezi Nna biko tiwa n'obi anyị,
Jesu nwa Chukwu mee obi anyị ka ọ dị ka nke gị.
VERSE 1
Anyị n'eto gị, ghị ịnata gị,
Ezi Chukwu m oo, Jesu nwa Chukwu,
Bata ba oh Jesu bata oh,
Mee obi anyị ka ọ dị ka nke gị.
VERSE 2
Ngị bụ ụzọ, eziokwu na ndụ,
Jesu m oo, achịcha n'enye ndụ,
Nri ndị mmụọ ma bata n'ime m o,
Obi m chọrọ gị.
VERSE 3
Nri ndị mmụọ ma, Jesu Nri ndị mmụọ ma,
Nri ndị mmụọ ma, Nri si n'igwe,
Chukwu nyere anyị,
Jesu bata bia were ọnọdụ.