Full Lyrics
CHORUS
Jesu, bịa biri n'ime obi mo.
Bịa! Jesu, bata n'ime m.
Ahụ n'Ọbara Gị Jesu bụ nri ọma.
O! Jesu mo, biko, bata n'ime obi mo.
VERSE 1
Mkpụrụ obi m naachọzi Gị ike, Jesu.
Sachaa nụ mo, Jesu, nye m ndụ ọhụrụ.
Bata n'ime m Jesu, ahụrụ m Gị n'anya.
O! Jesu mo, biko, bata n'ime obi mo.
VERSE 2
Ahụ Jesu bụ nri n'enye ndụ,
Nri naasa njọ. Ọ bụ nri n'enye udo.
Onye riri ahụ Jesu gaenwe ndụ ebighi ebi.
VERSE 3
Ahụ n'Ọbara Kristi bụ nri ọma.
Nri ndị Mmụọzi, nri dị asọ.
Kristi bụ achịcha n'enye ndụ.
Onye riri ahụ Jesu gaenwe ndụ ebighi ebi.