Full Lyrics
REFRAIN
Jesu bịa biri n'ime m,
Ahụm m gị n'anya,
Were m mee ihe dị gị mma,
Abụ m nke gị.
Bịa biri n'ime m,
Ị bụ enyi ọma,
Sacha m Jesu,
Abụ m nke gị.
VERSE 1
Achịcha dị ndụ,
Achịcha si n'igwe bịa,
Bịa biri n'ime m,
Abụ m nke gị.
VERSE 2
Gị bụ nri nke ndụ,
Gị naenye ndụ,
Gị naenye ike,
Gbaa m ume nri ndị nsọ,
Abụ m nke gị.
VERSE 3
Nri ndị mmụọ ozi,
Nri ndị nsọ,
Bịa biri n'ime m,
Abụ m nke gị.
VERSE 4
Bịa biri n'obi m o,
Ị bụ enyi ọma,
Sọ ngị bụ Chineke m o,
Abụ m nke gị.