Full Lyrics
Jesu abịa, ṅụa nụ ọṅụ;
Tigidim, Tigidim, Tigidim, bom!
Kpunye Ya okpu eze!
Jesu abịa, bya a ṅụa nụ!
Oge bulụwa, na onye nzọpụta!
Jesu abịa, ṅụa nụ ọṅụ!
Tigidim, Tigidim, Tigidim, bom!
Tigidim, Tigidim, Tigidim, bom!
Tigidim, Tigidim, Tigidim, bom!
Tigidim, bom! Tigidim, bom!
Too ya, tobe ya, tobe Jehova!
Kpunye! Too nụ Jehova!
Too nụ, Chineke!
Tobe Chineke!
N'eto nụ Jehova!
Onye ọma, Jehova!
N'ọbụ eze, na onye nke ọma.
Too nụ Jehova!
Too nụ Chineke!
Jesu abịa, too Eze Ez'udo!
Nụrụ abụ nke mọzi ne bịa nụ.
Jesu abịa!
Tigidim, Tigidim, Tigidim, bom!
Kpu be Jesu, kpu be ya, kpu be Jesu okpu eze,
Ọ bụ ya g'azọpụta!
Tigidim, Tigidim, Tigidim, bom!
N'eto nụ Ya, nwa N'eto nụ Ya, oke eze!
Bya nụ kpu ye be okpu eze!