Full Lyrics
Chukwunoma eh, agi ka ndi Muo'ozi n'ekele
Kike mbarigwe
Ndi o mere mma eh! Chi ndi mmuo na tuegwu eh!
Anyi je! Shianyi je
Kaara ndi Chianyi meremma; Shi nwu gbama 'vu ma palieaJaa Chi mma
Onye ndi Mmuoozi n'ekele
Chukwu Nna rigoronu
Chidimma Jaa Chi
Ndi Chukwu mere mma bia jaa ya mma; O Kweshiri 'nyekele
Ngwanu kumara Y'aKa
Chukwu Onye ndi Mmuoozi n'e gbunuikpereala. Omeoka
Nna Onye ndi Mmuoozi n'e gbunuikpereala. Oba'uyoari mma
Unu Ndi Chukwu me re mma bia jaa ya mma; O Kweshiri 'nyekele
Aka ndi Mmuoozi E bube Mbarigwe, O gba aka ejeogu, I Kweshiriekele
O kwesiriekele
Chima kp'o shie mem nuwa
Chim lei! Obinigwe Oma kpam shi
godziri muo; O nye ga shi mua Chukwu godziri mu ngozi ngodzingo dzi I shi mua
gaashi muaJaa la. Biamanu k'anyi Jaa
Jala Chukwu Ome mma ka Chineke mu bu Onye oma. ngwa! ngwa!
Jama nu Chukwu Onye neme mma E bube mbarigwe
Chimu lei!! Ebube mbari gwe
Chukwu Chianyi dimma
Bia ma nu k'anyi jema O Jema O Jema O Ja ma nu Chukwu nk'igwe O
k'anyi Jema O Jema O Ja ma nu Chukwu eh.
godziri mo, O nye ga shi mu a Jala Chukwu
Nwanne Chigodziri mo I ga shi ma Jala Chukwu
Ndioma e!! Unu shi ma Jala Chukwu
Onye ga shi ma Jala Chukwu
Anyi je! biama nuo biama nuo biama nuo shi Anyi je
Anyi je! Jemanu nye Chianyiekele Anyi je!
Aba O Je ma O Shianyi je O! shianyi jema shi Anyi
Umunnem Anyi je! bianu O Anyi nyi je Palieaha y'elu Anyi je!
gbamara y'avuekeleO Anyi
O bashi Agi nwe 'kele na mbulieluo na mkpamkpaikparala
Je shianyi Jema shi Anyi je! Je!
Sha Chidimma shi Anyi je! Je!
biama nuo Anyije! Je!
Gbara nu Avu bia jaa ya O! shi Anyi je! Sha Chukwu
nyi ndiotu kristi shi Anyi je!
K'anyi je! K'anyi je! K'anyi jashia 'nyi je ma nu shi Anyi je!
ma nu shi Anyi je! ma nu wuekwueme O shi Anyi jema nu ma
K'anyi je! K'anyi je! K'anyi je! biamanu Anyi Jamanu Ngwa
A'iga! A'iga wa O! A'iga
Chukwuemeleihe wem jia jaya mma O mel'ihe wue jiri mara Ya.
Akpo Y'otu mgbe O z'ugboroakto bia jiriken'ebube
Ya nruo mma mma Ndiomere mma biawa nu k'anyi jawa Chi eh nwa chukwu
A!ye! He! ye! Chiemeele he wem jia ja
ner'eze bia wa bia fe were Y'aka U mu nna eh!!!
O meleihe wem jia ja ya mma Akpoku Ya za
kpo Y'otugboro O z'ugboroakto bia jiriken'ebube
bia jirike n'ebube Ya jiri
nruwa ni mmamma Nwa Chukwu me r'eze k'anyi jaa Ya mma
nru wa ni mmamma Jaa Chi
ekeleonyeakidi o gwo 'anu ozo, umunnem
Jaa Ya ekeleonyeakidi o gwo 'anu ozo. Bianu O!!
JaaChi Jamanu Chukwu Igwe OJamanu Chinek'I gwe O Jaa Chineke Chukwu Igwe O
Omemma!!! Onye ndi Mmuo'ozi n'ekele Chidimma Jaa
Jaa nwanne Ndi Chukwu me re mma bia jaa ya mma; O kweshiri 'nyekele
Chi Ndi Chukwu me re mma bia jaa ya mma; O kweshiri 'nyekele
Ndi Chukwu me re mma bia jaa ya mma; O kweshiriekele O kwesi
Chi mu JaaNdi Chukwu me re mma bia jaa ya mma; O
Jaa Chi mu eh! Kweshiri 'nyekele Ndi Chukwu me re
JaaChi Ndi Chukwu me re Kweshiri 'nyekele ngwa Ndi Chukwu me re
Jaa ou Chi mma!!! Eeh!!!
mma bia jaa ya mma; O kweshiri 'nyekeleo! Jaa Chi!!!
mma bia jaa ya mma; O ekele Jaa Chi