Full Lyrics
[Alto Solo]
Ezi nwanyị dị ụkọ,
Ezi nwoke dị ụkọ.
[Baritone Solo]
Ezi nwanyị dị ụkọ,
Ezi nwoke dị ụkọ.
[Chorus]
Onye ọbụna chọrọ ezi nwanyị,
Onye ọbụna chọrọ ezi nwoke,
Were Isioma.
Isioma, Isioma.
Ihe o nwere bụ ife ọma, ka Chukwu nyere gị.
Isioma na ife ọma.
Neenụ mu gị Chineke, o papa,
Isioma k'anyị naarịọ gị.
Chinekenna, Chukwuọma, gozie ha,
Isioma na anyị arịọkwa gị.
O papa m o nye ha Isioma na ifeoma,
N'eku ha gozie ha.
Gị nna biko, o papa nye ha Isioma na ifeoma.
Ha dị mma, ha biko Chineke,
Isioma na ife ọma.
Neenụ mu gị Chineke o papa,
Isioma k'anyị naarịọ gị.
Chinekenna, Chukwuọma gozie ha,
Isioma k'anyị naarịọ gị.
Ifunanya, nye ha nna.
Ifunanya, nye ha nna.
Neenụ mu gị Chineke o papa,
Isioma k'anyị naarịọ gị.
[Alto Solo]
Neenụ mu gị Chineke o papa,
Isioma k'anyị naarịọ gị.
[Chorus]
Isioma!!!