JESUS AHA N'ATO MUTO by Sam Ojukwu — Lyrics

Sam Ojukwu Igbo Hymns Sacred songs Communion Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesus aha na tọ mụtọ, Jesus aha na á mụtọ, Jesus aha kacha sie bube site n'ugwu rue nandi da. Jesus aha gi diutọ, Jesus, Jesus, Jesus, aha kacha sie bube n'enye du. VERSE 1 Ihunanya nke Jesus, Ihunanya nke Jesus, Ihunanya nke Jesus enweghi mgbunwọ bula. Ihunanya, Ihunanya, Ihunanya, Ihunanya nke Jesus na digide o. VERSE 2 Nimen kpagbum nile, Nimea humhum nile, Nimea sọgbum nile Jesus na nzọpụta. Ọ bụ Jesus, Ọ bụ Jesus, Ọ bụ Jesus, na zọpụta mo, nzọpụta nke Jesus na digide o. VERSE 3 Jesus nwuru n'ihim, Jesus nwuru n'ihim, Jesus nwuru n'ihim nelu Obe. Onyewem Jesus wee nwuo nihim n'eluo be ka Ọ wuru n'a Kalvary.

Download the sheet music

JESUS AHA N'ATO MUTO

JESUS AHA N'ATO MUTO

By Sam Ojukwu
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
20 Downloads
Hymns Sacred songs Communion Hymns
0 0

More lyrics you may want