Full Lyrics
CHORUS
Iko di nsọ anyị gọziri bụ oriri ọbara Kristi
Iko di nsọ anyị gọziri n'ezie
Iko di nsọ anyị gọziri bụ ọbara Kristi
Iko di nsọ anyị gọziri bụ oriri ọbara Kristi
Anyị gọziri n'ezie bụ oriri ọbara Kristi
Oriri ọbara naenye ndụ
VERSE 1
Kedu ihe m gaenye Dinwenu
Maka ihe nile o meyeram
A ga m eburu iko nzọpụta
Kpọkuo aha Dinwenu
VERSE 2
Dinwenu dị oke ọnụ ahịa n'anya Chukwu
N'ihi ọnwụ ndị nsọ ya
Nwa odibo gị ka m bụ
Ị tọhapụlam n'agbụ
VERSE 3
Onyinye inye ekele ka m gaenye
A ga m akpọ aha Dinwenu
A ga m emezu nkwa m kwere Dinwenu
N'ihu ndị nke ya nile
ACCLAMATION (IWU ỌHỤRỤ)
Iwu ọhụrụ ka m naenye unu
Ka unu hụna onwe unu n'anya
Etu m siri hụ unu n'anya