IKE EUCHARISTỊA DỊ ASỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
22 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Virgilus C. Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

IKE EUCHARISTỊA DỊ ASỌ by Virgilus C. Eze — Lyrics

VERSE ONE Achịcha si n'igwe nriọma Kristi nyere anyị ọ bara dị oke ọnụ mmanyaọma bụ ike n'onwe ya. Kristi naakpọ anyị k'anyi jee rie ma nụọ maka na ike dị na Eucharistịa dị asọ. CHORUS Ike ike, Ike ike ike dị na Eucharistịa. Ike dị na Eucharistịa dị asọ. Nnukwu ike dị na Eucharistịa dị asọ. Ike dị n'ahụ n'ọbara Jeso Kristi. Onye riri ya bụ achịcha ma nụkwa mmanya ọma a gaanata, ọ gaanata ike adim asọ Jeso gaebiri n'ime ya.
Read full lyrics

About IKE EUCHARISTỊA DỊ ASỌ

"Ike Eucharistịa Dị Asọ" is a vibrant Igbo Communion hymn that reflects on the profound spiritual strength found in the Holy Eucharist. The lyrics beautifully unpack the mystery of the altar, speaking of the heavenly bread and sweet wine given by Christ. The verses remind the congregation that Jesus Himself is calling us to come, eat, and drink, highlighting how the sacrament transforms bread and wine into His body and blood, offering a pledge of eternal life and grace that diminishes our inclination to sin.

For a choir, the transition from the moderato verses to the energetic chorus is where the piece truly comes alive. The refrain bursts forth with a rhythmic, repeating motif of "Ike ike, Ike ike ike" (Power, power), creating a joyful and confident declaration of faith. It proclaims that whoever receives this holy meal will receive divine strength and have Jesus dwelling within them.

This composition by Virgilus C. Eze is perfectly suited for the Communion procession. Its lively tempo and uplifting message encourage the faithful to approach the altar not with hesitation, but with a deep sense of gratitude and readiness to receive the life-giving power of the sacrament.