IKE EUCHARISTỊA DỊ ASỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
4 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Virgilus C. Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

IKE EUCHARISTỊA DỊ ASỌ by Virgilus C. Eze — Lyrics

VERSE 1 Achịcha si n'igwe nrịọma Kristi nyere anyị Ọbara dị oke ọnụ mmanyaọma bụ ike n'onwe ya Kristi naakpọ anyị k'anyi jee rie ma nụọ Maka ntị n'ezie ike dị na Eucharistia nke n'enye ndụ CHORUS Ike ike ike dị na Eucharistia Ike ike ike dị na Eucharistia Ike ike ike, nnukwu ike dị na nwa nne m Ike dị n'ahụ n'ọbara Jeso Kristi Onye riri ya nụkwa mmanya ọma a gaanata Nata ike adị m asọ Jeso gaebiri n'ime ya VERSE 2 Jeso mere achịcha ka ọ ghọrọ ahụ ya Mekwazia manya ka ọ ghọrọ ọbara ya Kristi naakpọ anyị k'anyi jee rie ma nụọ
Read full lyrics

About IKE EUCHARISTỊA DỊ ASỌ

"Ike Eucharistia Dị Asọ" is a vibrant Igbo Catholic hymn that celebrates the profound mystery and strength found in Holy Communion. Composed by Virgilus C. Eze, the piece was originally written as a choice piece for an inter-house music competition at Bigard Memorial Seminary. It carries a lively, majestic energy, calling the faithful to recognize the life-giving power present in the bread and wine turned into the Body and Blood of Christ.

The song is a natural fit for Communion, as its verses reflect deeply on the Eucharistic mystery—reminding us that Christ offers Himself to diminish our hunger for sin and grant eternal life. The recurring chorus, with its emphatic "Ike, ike, ike" (Power, power, power), builds a sense of awe and joyful conviction. For a choir and congregation, it transforms the solemn act of receiving Communion into a dynamic declaration of faith, urging every "nwa nne m" (brother and sister) to approach the altar and receive this holy strength.