Ihunanya (folk Song) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
14 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jex Lib
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Ihunanya (folk Song) by Jex Lib — Lyrics

Ada mma ee! Gịnị kam n'anụ? Ị nụrụ gịnị, gwanụ mo, Ị nụrụ gịnị gwanụ mo, gịnị kam n'anụ? Ị makwa, ị hụ n'anya gị, Ọ nsọ ị hụrụ n'anya dị gị ọma (a ebe k'ịhụrụ ya)? Ahụrụ m ya ebe ụmụnwanyị n'achụgharị sị yie n'esogharị ya. Ha na ya n'ụga piom piom piom, piom piom piom, Makwa ihe mere nụ, (gwanụ m) Ọ sịrị nụ gọmma g'abụziụ nye ya n'ọ gaghị alụzi gị. Makwa nke ka njọ (gwanụ m) Ọ sịkwa ra k'ụwa luwa m, mana m jụrụa jụ... Kwu nwezio kwu? Ọ bụduo ihe ahụ mere ịhụnanya m jigbanarị m, M chọọ ya n'elu ahụghịm ya, M chọọ ya n'ala ahụghịm ya, M chọọ ya n'ahịa ahụghịm ya, N'ime obodo ahụghịm ya. Chukwu kere ụwa, bịa lere, Ụmụagbọghọ, chọrọ ịgbu m'ebuo! REFRAIN Ewo, gịnị mere ịhụnanya, aa ee! Akpọrọm ya m'ọ zaghị mo, (ewo!) Achọsigom ya, mana ahụghịm ya,
Read full lyrics

About Ihunanya (folk Song)

"Ihunanya" is a vibrant, dramatic Igbo folk song that tells a story of romance, gossip, and heartbreak. Arranged for choir, it unfolds almost like a village play. The piece opens with a lively dialogue where rumors are shared about a lover seen wandering with other women, leading to a dramatic realization of betrayal.

The choir takes on the roles of the gossiping friends and the heartbroken lover, singing of searching high and low—in the market, in the town—for a lost love. With its call-and-response sections, expressive exclamations, and rhythmic motifs, it is a perfect concert or cultural presentation piece. It brings the rich storytelling tradition of Nigerian folk music straight into the choir loft, offering singers a chance to act, emote, and entertain.