Full Lyrics
[BASS CANTOR]
Onye kere ụwa, nwa mmadụ na ọkọsịmịrị,
na akụ n'ụba niile, o mi ifeoma buoho ya.
Bịa nye Chineke onyinye.
[REFRAIN]
Ifeoma si n'aka Chineke erugo maka ọrụ go
dị n'akụnụụba m o. Agam ajaya emamanye onyinye niile i
Chineke m o, onye onyinye, ifeoma si n'aka Chineke
ifeoma o mere m o, onyinye
ifeoma o k'a gaeme, onyinye
m o, onye onyinye o, si n'aka Chineke m o, onye onyinye
Chineke kwesiri onyinye, onyinye dị mma
nye ifeoma si n'aka Chineke m o, onye onyinye.
[VERSE 2]
Chukwu kere ụwa ke ihe dị ya n'ime
o kere ụwa, ọ ya mere m oji m o
ji kpakpando chọọ ya mma, ọnwa chọọ ya mma, o wee maa mma dị egwu
cha, o ji anyanwụ mee ruwe ma biri n'ụlọ elu nke igwe
Chukwu nyere m o, hụ pokopoko
onye naeme mma, mme se ma bu pokopoko
mmi rio ụzọ bụ ifeoma si n'aka Chukwu. Agam akụrụ
Agam agbara ya egwu maranma ihi egwu nweresi n'aka
ya ka m gaagbara ya egwu maranma o, si n'aka Chineke
ya, Chineke kwesiri onyinye, onyinye dị mma
m o, onye onyinye, nye ifeoma si n'aka Chineke m o, onye onyinye.
[VERSE 3]
Ọmụmụ niile n'elu ụwa si n'aka Chukwu
O si n'aka, si n'aka Chukwu. Ifeoma niile
ya b'onye naenye nwa, nwaanyị a gaatụrụ ime
sitere n'aka Chineke, ọmụmụ n'ụba
mee mụ onwe ya n'ụdọ, a ma m ihe Chineke
I ma na amamihe si kwa n'aka osebụrụụwa
Chukwu karịrị uche mmadụ, m'e ri ka kwa
wa ọkaka o, si n'aka Chineke m o, onye onyinye
Chineke kwesiri onyinye, onyinye dị mma
nye ifeoma si n'aka Chineke m o, onye onyinye.
[VERSE 4 (MY LIFE TESTIMONY)]
Chineke megoro m ifeoma n'ezie
Agam eme mma n'oge nsọ gbu, Chinwendu m o, ụgbọala kọbị n'igwe
lechara anya nye m o, ọ dị egwu, Chineke dum ije bụ onye onyinye
nye n'ya m aja ya mma, nwa nma k'o jiri kponyere m aka.