IFEOMA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Chinedu Simeon O
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

IFEOMA by Chinedu Simeon O — Lyrics

[BASS CANTOR] Onye kere ụwa, nwa mmadụ na ọkọsịmịrị, na akụ n'ụba niile, o mi ifeoma buoho ya. Bịa nye Chineke onyinye. [REFRAIN] Ifeoma si n'aka Chineke erugo maka ọrụ go dị n'akụnụụba m o. Agam ajaya emamanye onyinye niile i Chineke m o, onye onyinye, ifeoma si n'aka Chineke ifeoma o mere m o, onyinye ifeoma o k'a gaeme, onyinye m o, onye onyinye o, si n'aka Chineke m o, onye onyinye Chineke kwesiri onyinye, onyinye dị mma nye ifeoma si n'aka Chineke m o, onye onyinye. [VERSE 2] Chukwu kere ụwa ke ihe dị ya n'ime o kere ụwa, ọ ya mere m oji m o ji kpakpando chọọ ya mma, ọnwa chọọ ya mma, o wee maa mma dị egwu cha, o ji anyanwụ mee ruwe ma biri n'ụlọ elu nke igwe Chukwu nyere m o, hụ pokopoko onye naeme mma, mme se ma bu pokopoko mmi rio ụzọ bụ ifeoma si n'aka Chukwu. Agam akụrụ
Read full lyrics

About IFEOMA

"Ifeoma" is a lively Igbo thanksgiving and offertory song composed by Chinedu Simeons O. It opens with a striking Bass Cantor solo that calls the congregation to recognize God as the creator of the world and the source of all wealth, urging everyone to bring their gifts to Him. The choir then breaks into a vibrant, polyphonic refrain that celebrates the good things ("ifeoma") God has done, acknowledging Him as the ultimate giver of gifts ("onye onyinye").

In the choir loft, this piece shines during the Offertory procession or as a special thanksgiving anthem. The verses take the singers through a journey of praise, marveling at how God decorated the universe with stars and the moon, and how He blesses His people with fruitfulness and wisdom. The final section, marked "My Life Testimony," shifts into a deeply personal declaration of faith, where the parts weave together to proclaim that God has truly done marvelous things. It is a joyful, energetic piece that naturally gets the congregation swaying as they bring their offerings to the altar.