THE HOLLOW OF GOD'S HAND by E. S. Lorenz — Lyrics

E. S. Lorenz English Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

ENGLISH VERSE 1 With my Saviour ever near to guide me, I am safe, whatever may betide me, From the storm and tempest he will hide me In the hollow of his hands. CHORUS In the hollow, in the hollow of his hand! I am safe whatever may betide me In the hollow of his hands. VERSE 2 In his arms of love he doth enfold me, Words of peace his voice Divine hath told me, I am safe for God himself doth hold me, In the hollow of his Hand! VERSE 3 He will guard my soul and leave me never, From his love no power on earth shall sever, And I know He'll keep me now and ever, In the hollow of his Hand! IGBO VERSE 1 Ọ naasọm ka m nata Jesu n'obim, Dinwenu bịa bata n'ime obim, Nke n'enyere m oge nile m nọ n'ụwa Dinwenu mbata n'obim. CHORUS Agam anata, agam anata Jesu Egwu adịghị mgbe ọbụla ị nọ n'obim Ị gaeduba m n'alaeze gị. VERSE 2 Aka nk'ịhụnanya gị ị n'echedo m, Okwu nke ndụ, ị gwara m n'oziọma, Biko gbaghara m mmehie m nile Ka m wee tosi ị nata gị. VERSE 3 N'oriri nsọ nke ụbọchị taata Jesu Kristi nye anyị grasia nke gị K'anyị wee tosi ịba n'ala eze ị Dinwenu bata n'obim.

Download the sheet music

THE HOLLOW OF GOD'S HAND

THE HOLLOW OF GOD'S HAND

By E. S. Lorenz
Solfa
English, Igbo
1 page
2 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want