Nso!!! by Attamah Prince — Lyrics

Attamah Prince Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

[Refrain] Nso, Nso, Nso ka Chineke di Nso, Nso, Nso ka Chineke di Nso, Nso, Nso ka Chineke di Ebalie Chineke n'elu [Verse 1] Onye ndi muozi na mmadu n'ekele ka Chineke bu Onye ndi muozi na mmadu n'ekele ka Chineke bu Onye a naakpo isiala nye Ebube Gi juputa uwa Onye a naakpo isiala nye [Hosanna] Hossanna Hossanna n'elu ka sielu Hossanna n'elu ka sielu [Verse 2] Onye ndi okenye iri abuo n'ano N'ekpupu r'okpu Ha n'asi n'i di nso Onye ndi okenye iri abuo n'ano n'ekpupu r'okpu Ha n'asi n'i di nso Ihe nile kere eke n'akporo njira n'ala Naadaara n'ala Ha n'asi n'i di nso Chineke

Download the sheet music

Nso!!!

Nso!!!

By Attamah Prince
Solfa
Igbo
4 pages
1 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want