Full Lyrics
INTRO
Chi m le, Chi m le, Chi m le, Chi m le,
Chi m le, Chi m le, Chi m le, Chi m le.
REFRAIN
Haleluya Chi m le,
Jehova Chi m i meela,
Ebigwọrọ m ọrịa jị m le,
A ga m atụrụ gị mma mma.
VERSE 1
Haleluya Chi m le,
Chi m le,
Haleluya,
Jehova Chi m i...
Chi m o, Chi m o, Chi m o, Chi m o,
A ga m atụrụ gị mma mma.
VERSE 2
Mma mma, mma mma, mma mma, Chi m o,
Mma mma, mma mma, mma mma,
Mma mma, mma mma, mma mma,
A ga m atụrụ gị mma mma.
VERSE 3
Ibuwa anyị ngbue m o,
Ụmụwa akpụchan isio,
A ga m atụrụ gị mma mma.
Ikwu n'ibe a lala,
Ndị enyi malasasia,
Ebe m nwere Chineke,
A ga m atụrụ gị mma mma.
VERSE 4
Onye nwe m jide k'i ji,
Papa arapụkwala m aka.
Onye nwe m dede k'i ji,
Papa arapụkwala m aka.
VERSE 5
Chi m le, Chi m le,
A ga m atụrụ gị mma mma.
Chi m le, Chi m le,
A ga m atụrụ gị mma mma.