Full Lyrics
[CHORUS]
Aja mịssa dị asọ bụ ihe Chukwu ji nye anyị ndụ
Chineke nwe mmadụ eh anyị abịa
K'Ị gọzie anyị Nna nara anyị n'anyị ji bịa
[VERSE 1]
K'anyị jebe na kene Nna
K'anyị jebe na tụọ mma mma
Ihe anyị nwe bụ nke Gị
[VERSE 2]
Sọọsọ Gị k'anyị ma
Sọọsọ Gị k'anyị ma
Chineke n'aya ayọ onwe anyị
[VERSE 3]
Onyinye Chineke ihe n'ikanyi nyere
K'anyị naachunyere Gị nara nụ oh
Wer'anyị k'anyị ra, nar'anyị k'anyị neke
Ihe n'ikanyi nwere
K'anyị naachunyere Gị nara nụ oh
[REFRAIN]
Gọzie Nna nara anyị
Anyị aya nje Gị n'aka ọnọdụ nile
Gọzie Nna nara anyị