Gozie Anyi by Lyte C. Onyema — Lyrics

Lyte C. Onyema Igbo Communion Hymns Offertory Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chukwu nna Ezinna gozie anyị Site n'achịcha na mmanya ị nyere anyị Chukwu nna Ezinna gozie anyị Papa biko mak'ịhụnanya dị ukwu ị nwere n'ebe anyị nọ VERSE 1 A ga m ebilie n'ebem nọ Bịa n'ihu gị Chineke Maka ahụ gị n'ọbara gị Biko Chukwu sachapụ m o Ka m buru nke gị Mee k'obi m dị ka nke gị VERSE 2 Nye anyị amara gị Nye anyị ike gị Nye anyị ebere gị Nye anyị ngozi gị Bịa mee k'obi m dị ka nke gị

Download the sheet music

Gozie Anyi

Gozie Anyi

By Lyte C. Onyema
Solfa
Igbo
2 pages
7 Downloads
Communion Hymns Offertory Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want