Otito Diri Chineke by Nduka Aku — Lyrics

Nduka Aku Igbo Gloria Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Otito diri Chineke n'elu kachasielu n'uwa udo diri ndi nwere obi oma VERSE 1 Anyi ajaa gi mma anyi agozie gi anyi asekpuoro gi anyi atoo gi VERSE 2 Anyi ekele gi n'ihi nnukwu ebube gi Osebuluwa Chukwu eze nke igwe VERSE 3 Chukwunna ji ike nile Dinwenu Jesu Kristi so otu nwa Chineke muru Dinwenu Chukwu VERSE 4 Nwaturu nke Chineke nwa nke Nna gi onye n'ekpochapu njo nke uwa meere anyi ebere VERSE 5 Gi onye n'ekpochapu njo nara ayi ayiyo gi onye no n'aka nri Nna meere anyi ebere VERSE 6 N'ihi na so gi di aso soso gi bu Dinwenu so gi Jesu Kristi kachasi di elu VERSE 7 Gi na Mmuo Nso n'ebube Chukwu Nna Amen, Amen, Amen, Amen

Download the sheet music

Otito Diri Chineke

Otito Diri Chineke

By Nduka Aku
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want