Full Lyrics
[Chorus]
Chukwu ihe mekatam u m hara gi,
Ihe mekatam u m chezo gi,
Gbaghara Chukwu nna, gbaghara Chukwu mo.
Chukwu ihe mekata m n'ndu n'ye n'njo,
Ihe mekata m n'ndu n'ye n'njo
Gbaghara Chukwu nna, gbaghara Chukwu mo.
Chukwu anyi bu umu gi naario gi
Nye nu anyi ke jia jun jo n'onu unwa, ke jia din so.
Gbagharanyi n'njo gbagharanyi Papa
Gbagharanyi, Chi jindu, Chi bi ebere gbaghara.
[Verse 1]
Chukwu obi ebere, meeru anyi ebere,
M'ihi bu m madu, fiabagnyi aru.
Nye nu anyi ke jia jun jo, anyi a chohi na chinaya,
Nyakayi jia rio gi o.
[Verse 2]
Papa o no n'igwe di kam naadazi mba,
Mana obim niine choro i meuche gi.
[Verse 3]
Nye nu anyi ke jia jun jo, anyi a chohi na chinaya
Nya kayi jia rio gi o.
[Coda]
Ezi Chukwu biko ezi chukwu gbaghara
Biko ezi chukwu gbaghara ewo gbaghara mo.
Gbaghara.
Gbaghara.
Mo bikozienu o.