NURIA, AFRICA by Fr. Ben Agbo — Lyrics

Fr. Ben Agbo Igbo English Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations Anthems Solfa notation

Full Lyrics

SOLOIST O rigburu puta o, naapu tamu n ke mo, mana onwanta, mu r'o haeshie la, man'o kune, nulu nu oha nwa nla, mgbamgba koro mgbakoro. Akpan koro, udu gene, Ony'o mara udu ya, Ony'o masa udu. O nwe re ndi tiara na tia, Eh ha bundio le? cha ha yiafe o cha, Eh u fodu bubible u fodu buakwu, siri gi ni i, Anyi kwusi gbue ji ma, kpebere chineke n'a ha nwa ya Je su. SECTION A REFRAIN ae, uh, ae, uh SOPRANO ndi no n'a gahu i je n'ochichi ri ndi no bu n'ochichiri gahuje Ha' hula nu n nukwu he. ndi binandonkonwu ha ka i cha kwa he Chukwu sa, I mela kandi binobo do a bawanyenb, nlo gugu I me kwala ka a nwu ri ha di ukwu, I mela kan din'a gabuije n'ochichi ri kandio go mmuo wee nwetai he I me ela, kandi Africa ndi no bu na n do nke onwu kaha wee nwetan du. CHORUS I Nu ria Afri ca nu ria, Nigerianu ria, Afri ca nu ria. N'i hi nangozi Chukwu a biawo nab'a nyio, n gozi Chukwu a biawo nab'a nyio. k'anyi nuri ba makana o zioma Chukwu a biawo, Africa nu ria. k'anyi nuri ba makana o zioma Kristi a biawo, o zioma biawo, bialele biale leo. Nigerianu ria, Africa nu ria. n'ihi na n gozi Chukwu a biawo nab'a nyio, k'anyi lo kene, che kene, chichenwa ntinti. banye re a huhundizi zi wetur'ozioma n'Africa ta ra a hu. u fodu nwuru onwuihe re, u fodu kandi ogommuo memulara e yi le, ozioma Kristi batara n'Africa, o zioma biawo. SECTION B CHORUS III K'anyi nu ri banu, ke ne be nu ndi we ta ozioma, k'anyi ke le, kele be nu ha. kele Bishop Shanahan, maka mgba sa ozioma n dio zio, k'anyi kele be nu ndi o zio. O nyebuta rozioma n'Afa ba, kele Bishop Broderick o nyebuta rozioma n'Afa ba, kele Father Lutz o nyebuta rozioma n'Afa ba, kele Bishop Heery Onyebuta rozioma n'Afa ba. Chineke Nna na Nwa ya o tidi ri Nna na Mmuo nso, Aton'otu dingozi Onye. k'anyi nwe ta ihe o zioma Kristi, gbato so nye k'anyi ka, n'o bianyi, n'ochichiri ndi no bu n'o chichi ri e wo, hula nu n nukwu he.

Download the sheet music

NURIA, AFRICA

NURIA, AFRICA

By Fr. Ben Agbo
Solfa
Igbo, English
15 pages
5 Downloads
Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations Anthems
0 0

More lyrics you may want