Ezeudo n'Amaudo - a Plea for Peace. - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Coxe Chris
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Ezeudo n'Amaudo - a Plea for Peace. by Coxe Chris — Lyrics

Nnọọ nụ o, Nnọọ nụ o, g'adịr'ụnụ na mma. Nnọọ nụ o, g'adịr'ụnụ na mma. Ụkwụ agaghị akpọ ụnụ o, anwụ agaghị achagb'ụnụ o, Mmir'agaghị ama ụnụ o, g'adịr'ụnụ na mma. Isi agagh'awụ ụnụ o, agụụ agagh'agụgb'ụnụ o, Ọmụmụ nwa n'akụnụba g'abịar'ụnụ n'uju. Ked'eb'ụnụ n'eje? Ked'eb'ụnụ n'aga? Ked'eb'ụnụ n'eje? Ebe k'ụnụ si abịa? Ked'eb'ụnụ ji mma, ube, ụta eje? Agha ọ dara b'anyị? K'ọt'rị ọbịara b'anyị? K'ụn'anachụkọgị nta? Olee b'ụnụ n'e je Iyelenye. Asịrị n'awọ anaghị agb'ọsọ ehihie na nkịtị, m'ọnwegh'ihe ọ n'achụ, ịmara n'ihe chụrụ y'abịa. Biko gwa nụ m'eb'ụnụ n'eje kam mara maka n'agwagh'onye isi m'r'ir'id' afọnye nwụrụ an'eli. Ọ nwekwar'ike ịb'e akwa onye dị ndụ. Ezeudo pụtakene n'ụzọ anyị n'eje, ịgosi eze anyị ekpebigo n'anyị g'emesị y'ike. Ezeudo pụta kene, pụta pụta. N'iwe new'anyị, n'iwe new'anyị.
Read full lyrics

About Ezeudo n'Amaudo - a Plea for Peace.

"Ezeudo n’Amaudo" (A Plea for Peace) is a captivating Nigerian choral folk drama composed by Eze Chris. Rather than a standard liturgical hymn, this piece is a vibrant musical narrative that brings a traditional village scene to life right in the choir loft. It tells the story of an angry mob of villagers marching in protest, armed and furious over a dispute with their king, only to be intercepted by the wise and respected elder, Ichie Ezeudo.

The music shifts dynamically between the characters in this unfolding drama. We hear Ezeudo’s soothing, melodic attempts to calm the crowd ("Nnọọ nụ o... g'adịr'ụnụ na mma"), blessing them with peace, life, and prosperity to cool their tempers. The choir then takes on the voice of the agitated villagers, explaining their grievance about the king tying a goat by the wrong end—a classic Igbo proverb and metaphor for an injustice that has provoked their wrath.

Choirs typically perform this piece during cultural concerts, special presentations, or folk song competitions rather than during Mass. It requires expressive acting, sharp dynamic contrasts, and a deep understanding of Igbo storytelling traditions. The strength of the song lies in its powerful message of conflict resolution, reminding the audience that patience and dialogue ("Iwe ụnụ dajụọ") are always better than the heat of anger.