AKARAKA by Sct. Ikeagwulonu Richard C — Lyrics

Sct. Ikeagwulonu Richard C Igbo Celebrations Anthems Hymns for Saints & Feast Days Ordination Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Akaraka ọ nyenankeya, Akaraka ọ nyenankeya. Akaraka were gbonancha gwoba akaraka, Etu ọ dị ka ọ dị ọ nyenankeya. Onye Chukwu mere eze, Onye ọ chiri eze, Ị sisie ya nite ọ buru ye ye ye do. Onye Chineke chiri eze n'elu ụwa, Ọ bụ onye gaakọcha? Onye Chineke mere eze n'elu ụwa, Ọ bụ onye gaakọcha? Onye Chukwu mere eze, kele Messiah. Onye chiri eze bụ onye gaakọcha ya. Onye chi tubere ugo, onye gaakọcha ya. Eh! Ọ melam eze, Chineke melam eze. Eh! Ọ melam eze do do, Chineke tubegom ugo e. Eh! Ọ tubegom ugo e, N'akaraka ọ nyenankeya aị. Eh! Ọ melam eze. Onye Chukwu mere eze, Onye Chukwu mere eze nke n'ọ dighi ama jijiji maọlị. Kaa kwụbara n'ebe dị elu. Sisie ya nite ọ buru ye ye, A ya nahụ r'ugo ja kene. Maka n'adịghị ahụ go kwadaa, Obodo dere jijiji. Udo Chineke k'anyị naarịọ, n'isi eze. K'anyị naarịọ n'isi eze, udo n'ịhụnanya, ogolo. Ọgọndụ n'ahụ ike, ọmụmụ n'ụba akụ n'ike wewe. Akaraka ọ nyenankeya, Akaraka ọ nyenankeya. Were gbonancha gwoba akaraka, Etu ọ dị ka ọ dị ọ nyenankeya.

Download the sheet music

AKARAKA

AKARAKA

By Sct. Ikeagwulonu Richa...
Solfa
Igbo
4 pages
4 Downloads
Celebrations Anthems Hymns for Saints & Feast Days Ordination Hymns
0 0

More lyrics you may want