Full Lyrics
[CHORUS]
Jiro tuobi biri n'udo
Kanyi wer'otu obi biri n'udo
Ezinwanne ka okakunuba
Amaka atoka biri n'udo
Kanyi wer'oñu biri n'udo
Ezinwanne ka okakunuba
Zinwanne ka okakunuba
Oh nwannem nwanne nw'obi nwanne
Obi nwanne
Oh nwannem
[VERSE 1]
Nem nwanne nw'obi nwanne
Nwanne nw'obi nwanne
Nwanne nw'obi nwanne
Nem nw'obi nwanne
Ewo nwannem
Nem akwa gika mu na kpo
Iwe nwanne
Oh nwannem nuru
Olu nwannem egi
Ewo nwannem akwa'nyi bu otu o bara
Onagh'eru n'okpukpu
Obi gi juru eweziliwe
Obi gi juru iwe gi dajuo gbaghara
Nwannem nwanne nwee obi nwanne
Nwannem nw'obi nwanne
Oh nwannem nwee obi nwanne
Oh nwannem nw'obi nwanne
We gi dajuo gbaghara
Kanyi biri n'udo
Udo amaka
Kanyi wer'otu obi biri o
Ezinwanne ka okakunuba
Ezinwanne ka okakunuba
[VERSE 2]
Wer'ihunanya hazi'obodo anyi
Onye riwere ihe kariri nwanne enyewalana imana nwanne amaka
Nezie ezinwanne ka okakunuba
Nezie ezinwanne
Zinwanne ka okakunuba
Zinwanne ka okakunuba
Zinwannem
Oh
Kanyi biri n'udo
Udo ezinwanne ka oka kunuba