BATA N'OBI NDI NKE GI by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) Igbo Communion Hymns Hymns Prayer Pentecost Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ezi Chineke Nna, Ezi Chineke, Mmụọ si n'igwe, Chukwu nọ n'oriri nsọ, bịa bata n'obi mmadụ niile, n'im'obi ndị niile kwere na Gị. REFRAIN Bata O bata, ekwerem na Gị. VERSE 1 O Dinwenu bata, agụụ gị n'agụ m. O Dinwenu bata, ihe gị n'asọ m. VERSE 2 O Dinwenu bata, nye m'ihe n'obi. O Dinwenu bata, nye m'onyinye Gị. VERSE 3 O Dinwenu bata, nekwasam anya. O Dinwenu bata, gbaghara m njọ. VERSE 4 O Dinwenu bata, nye m ezi ndụ. O Dinwenu bata, nye m ezi udo. VERSE 5 O Dinwenu bata, nye m ike Gị. O Dinwenu bata, nye m Mmụọ Gị. VERSE 6 O Dinwenu bata, Ị bụ Onye nwem. O Dinwenu bata, Ị bụ Chukwu m o.

Download the sheet music

BATA N'OBI NDI NKE GI

BATA N'OBI NDI NKE GI

By Okwy Tony Umeh (Rev. F...
Solfa
Igbo
1 page
26 Downloads
Communion Hymns Hymns Prayer Pentecost Hymns
0 0

More lyrics you may want