Full Lyrics
Ezi Chi shi n'ezi Chi agu nwa David
Ekene Jesu ekene
Ezi chi shi n'ezi chi agu nwa David
Odogwu nshansha mmiri n'evu ogwe
Ka'm boo r' g'nkata
Nkata onye eze ha fur' Ocheze ya ma gbadata
Ejide kpo gbue ta n'ihi nzoputa anyi
N'ugwu calvary egbur' eze na'e meg' shaku
Nd' b'anyi od' kwa mma wawa
Mary nne ya ebee
Ndiu muazu wee tie
Uta gbawar'ili kpuru boshi'n to a gaa
Ili we ghero ye i man'o nyeze ebiliwo n'onwu
Wee vurn jom laa
Iye u iye
Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe
Yara dike gbizu'a gbagharia ya
Enenie nwite'o gbo nyu'o ku
Mberede k'ejia ma dike
Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe
Umu eze b'anyi n'eza anyi
Meriri ike onwu shianyi tewe gwu
Shianyi wewa nwuri ya b' n'ikpe amaga anyi
Vuten kwa m'anyi tewete n'o biye zirezi
Nnam bon ton no ise ishi e saa
Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe
Ayamma o eza anyi bukwan ezi Chi
Onye ze bu ezi Chi
Chi shi n'ezi Chi bia wern du ya nye
Maka nd' ofur n'enya
Ima n'a mukwara y'a mu n'u lo'a nu
K'o wee dir'a nyi'm ma
Ezi Chi vur'a nyi'o nu
Merie'o nwu nw'a nwa r'ya ma shi vu nie'a nyi'e nu
Eo! ejide re Ola ochiri a to
K'e we got'a nyi a kporen nye'o nye o k'i kpe
A maa y'i kpe'o nwu eze na'e me g' shaku
I makwa'n ke ka'n jo onye ze n'a fufu
Akwanye ya k'o vuro be
I ma n'a makwara y'u ra o nya juru y'a hu bukwan' u
Ta ri'a piara ya e ji r'u be ma fuo y'e fo
K'o do'e nya n'o nwuo ma ya b' k'a nyi di ri'n du
Ze bu ezi Chi o
Maka Chukwu huruwa n'enya
O huruwa n'enya we r' ofu nwa ya wee nye'anyi
Ka onye kwere ne ya gharila n'iyi
Kama ka onwe ndu ebighiebi n'ezie ebighiebi
Onye ze eze kach'e nu
Onye ze onye ze nare kene
Naro tito Onye ze na re kene
Onye ze na re kene nwoke dokar'
Onye ze na re kele
Umu eze'u ze na re kele
Onye ze na re kele
Nua nakw'anu'o lu'm
Eto dike na'n k'o mere o mekwa'o zo o ho!
Umu e z'u Jesu chib'a nyio
Uta gbawar'ili agu bat'o hia mgba
D'a war'o so gaa gaa l'o gwu agu nwa Maria
Onyen chikota onyen lekota o
Sikiriwo sikiriwo sikiriwo sikiriwo
Dike dike dike diken dikerere diken dikerere
Jesu chib'a nyio onye ze mo Ekene