Ezi Chi (True God) by Chinedubem Okoko & Ebere Ujam — Lyrics

Chinedubem Okoko & Ebere Ujam Igbo Easter Hymns Anthems Concert Solfa notation

Full Lyrics

[Soprano Solo] Ezi Chi shi n'ezi Chi, agụnwa Davide kene, Jesu ekene. [Tenor Solo] Kam boorigh kata, ejide kpogbue. [Chorus] Ezi Chi shi n'ezi Chi, agụnwa Davide, nwa nshanshan nrere ugwogwo. A o. Mana heye heye heye heye. Maka ihe oshiri to ogwa ezi we. Ekene dịrị Chukwu eze nwapanyinobe, nwapanyinobe. Eze nwapanyinobe ụmụeze l'anyi. Ayama dike gbizwa gbagharịa. Mberede kejiọma dị ke b'a. Ekene dịrị Chukwu eze nwapanyinobe, nwapanyinobe. Eze nwapanyinobe ụmụeze l'anyi. Ayama o. Onyeze bụ ezi Chi. [Solo] Ị ma n'amụkwara ya mu, n'ụlọ ọnwụ, ko wee dịranyị mma. [Chorus] Onyeze bụ ezi Chi. Elagbe elagbe. Onyeze Jesu bụ onyeze, onyeze onyeze. O o o. Onyeze. Onyeze Jesu bụ onyeze, onyeze onyeze. Ihe nna cheta nwapanyinobe, ọha nnu nnu. Narotito narotito. Onyeze narotito. Onyeze narekane. Ome ọma. Onyeze narekane. Onyeze narekane. Jesu chitanyio bia, chitanyio bia. O. Dịkandịkerere dịkandịkerere. Jesu chitanyio bia, chitanyio bia. Agu batohim mgladawaroso, gwa gwa logwu agwa mlaria. Omenchikota. Dike dike dike. Onyeze m, Ekenereke na rekene.

Download the sheet music

Ezi Chi (True God)

Ezi Chi (True God)

By Chinedubem Okoko & Ebe...
Solfa
Igbo
7 pages
1 Downloads
Easter Hymns Anthems Concert
0 0

More lyrics you may want