Full Lyrics
Ekwerem n'otu Chineke
Nna j'ike niile Onye mere igwe n'ala e n'ihe niile a puru hu anya na ndia na pughi hu anya
Ya n'otu Onyenweanyi Jesu Kristi
So otu Nwa Chineke muru Nna a muru tupu uwa tu uwa niile
Chukwu si na Chukwu Ihe si n'Ihe Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu
a muru Ya a mu emeghie me Ya na Nna bu Otu Ihe
N'odi di ebiebi Ha jiri buru Chukwu Onye si na Ya mee Ihe dum Onye mak'ihi anyi bu mmadu
na mak'ihi nzoputa anyi siri n'eluigwe gbadata
O we r'ahu na n'afo Nwa Maria Site na Mmuonso O buru mmadu
A kpogbuo Ya n'obe n'ihi anyi
N'oge ochichi Pontus Pailet O taa ahuhu nwuo
e lie Ya Ma O bili tere n'ubochi nke ato
Ka Akwukwo Nso si kwuo O bilite re n'onwu
O ro goro n'eluigwe noro n'aka nri Nna
Ma O ga bia ghachi ozo n'ebube Ya
I kpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe Onye ochichi Ya nweghi njedebe
Ekwerem na Mmuonso Dinwenu na Onye n'enye ndu
Onye si na Nna na Nwa puta Onye a n'e sekpuru n'e tokodo Ya na Nna na Nwa
Onye si na ndi a muma kwuo okwu
Ekwerem n'Otu Nzukọ nso Katolik n'Apostolik
E kwuputam O tu mmiri chukwu maka mgbaghara njo ga
A na m a tu anya mbilite n'onwu ndi nwuru anwu na ndu uwa ga bia nu
Amen Amen Amen Amen Amen Amen Amen