Missa Ifunanya - Ekwere m n'Otu Chineke by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Creed (I believe) Mass Settings Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN 1] Ekwere m n'otu Chineke Nna, Nna ji ike niile. [VERSE 1] Onye mere igwe n'ala, n'ihe niile a naahu anya, na ndi a naghi ahu anya. [VERSE 2] Ya n'otu Onyenwe anyi Jesu Kristi, S'otu Nwa Chineke muru. [VERSE 3] Nna muru tupu uwa niile. Chukwu si na Chukwu, Ihe si n'Ihe. [VERSE 4] Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu. [VERSE 5] A muru Ya amu, emeghi Ya eme, Ya na Nna bu Otu Ihe n'udidi eji wee kee ihe niile. [VERSE 6] Onye si na Ya mee ihe dum, Onye maka anyi bu mmadu. [VERSE 7] Na maka nzoputa anyi, siri n'igwe gbadata. [AD LIBITUMA CAPELLA] O wera ahu na Vejin Maria site na Muo Nso, O buru mmadu. A kpogbuo Ya n'obe, A kpogbuo Ya n'obe n'oge ochichi Pontius Pailet. O taa ahuhu nwuo e lie Ya. [VERSE 8] Ma O bilitere n'ubochi nke ato ka Akwukwo Nso si kwuo. [REFRAIN 2] O bilitere n'onwu, O bilitere n'onwu. [VERSE 9] O rogoro n'eluigwe, noro n'aka nri Nna. [VERSE 10] Ma O g'abiaghachigzo n'ebube Ya ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe. [VERSE 11] Onye ochichi Ya nweghi njedebe. [VERSE 12] Ekwerem na Muo Nso, Dinwenu na Onyenkenye ndu. [VERSE 13] Onye si na Nna na Nwa puta, Onye a naesekpuru. [VERSE 14] N'eto udodo Ya na Nna na Nwa, Onye si na ndi amuma kwuo okwu. [VERSE 15] Ekwerem n'nzuko nke di otu, di Nso, buru Katolik, buru n'ukwu apostolik. [VERSE 16] Ekwuputa m otu mmiriChukwu maka mgbaghara njo ga. [OUTRO] Anam atuanya, anam atuanya mbilite n'onwu ndi nwuru anwu Na ndu uwa gaabianu. Amen, amen, amen, amen.

Download the sheet music

Missa Ifunanya - Ekwere m n'Otu Chineke

Missa Ifunanya - Ekwere m n'Otu Chineke

By Jude Nnam
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
9 Downloads
Creed (I believe) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want