Full Lyrics
[CHORUS]
Ekwem n'otu Chukwu Nna nwe ike nile
Onye kere igwe n'ala
Ihe nile nke ahuru anya
Na nke anaghi ahu anya
[BARITONE SOLO]
Ya n'otu Onyenweanyi Jesu Kristi
Nwa amuru otu
Chukwu Nna muru
Tupu uwa tuwa nile
[VERSE 2]
Chukwu si na Chukwu ihe sina Ihe
Ezi Chukwu si na ezi Chukwu
Amuru ya amu emeghieme
Ya na Nna bu otu Ihe
[VERSE 3]
Onye esi na ya mee ihe dum
Onye maka ihi anyi bu mmad
Na maka ihi nzoputa anyi
Siri n'eligwe gbadata
[VERSE 4]
Owere ahu na Virgin Maria
Site na Mmuo Nso O buru mmad
Abia kpogbuo ya n'obe
N'oge ochichi Pilate
[VERSE 5]
O taara ahuhu onwu o lie ya
M'obilite n'ubochi nke ato
Dika akwukwo nso siri kwuo
O rigoro n'eligwe
[VERSE 6]
Noro n'aka nri Nna
M'o ga abiaghachi ozo n'ebube ya
Ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe
Onye ochichi ya n'enweghi ube
[VERSE 7]
Ekwem na Mmuo Nso Onyenweanyi n'enye ndu
Onye siri na Nna na Nwa puta
Onye ana asekpuru n'etokodu
Ya na Nna na Nwa
[VERSE 8]
Onye esi na ndi amuma kwuo okwu
Ekwem n'otu nzuko nso Katolik na Apostolik
Ekwuputa m otu Baptism
Nke mgbaghara njo
[VERSE 9]
Anam atu anya mbilite n'onwu
Ndi nwuru anwu
Na ndu uwa ozo gaabianu
Amen Amen Amen