Ekwem N'otu Chineke - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
2 0
31 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Ekwem N'otu Chineke by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

CHORUS Ekwem n'otu Chineke, Nna ji ike nile, Onye mere 'ligwe n'ala. Ekwem n'otu Chineke, Nna ji ike nile, Onye mere 'ligwe n'ala. VERSE 1 Ekwem n'Otu Chineke, Nna ji ike nile, Onye mere eligwe na ala, N'ihe dum a naahụ anya, na ndị anaghị ahụ anya. Ya na Otu Onye nwe anyị, Jesu Kristi sọ Otu Nwa Chineke mụrụ: Nna mụrụ tupu ụwa tụwa nile. VERSE 2 Chukwu si na Chukwu, Ihe si na Ihe. Ezi Chukwu si na ezi Chukwu. A mụrụ amụ, emeghị eme, Ya na Nna bụ Otu Ihe n'ihe ha ji bụrụ Chukwu, Onye esi na Ya mee ihe dum. VERSE 3 Maka ihi anyị bụ mmadụ na maka ihi nzọpụta anyị,
Read full lyrics

About Ekwem N'otu Chineke

"Ekwem N'otu Chineke" is a reverent Igbo setting of the Nicene Creed, composed by Okwy Tony Umeh as part of his "Missa Zido." Sung right after the homily on Sundays and solemnities, the Creed is the moment the entire congregation stands to profess the core mysteries of the Catholic faith.

What makes this particular arrangement special is its structure. Rather than setting every line of the lengthy text to complex choral parts, the composer provides a practical and prayerful approach: a cantor or designated reader recites the verses of the Creed in a loud, clear voice while the rest of the choir hums the underlying harmony. This allows the congregation to hear the words of faith—from the creation of the world to the resurrection of the dead—proclaimed without being rushed or lost in heavy polyphony.

After each recited section, the bass voice steps in to lead the choir back into the sung refrain, "Ekwem n'otu Chineke, Nna ji ike nile" (I believe in one God, the Father Almighty). The piece maintains a steady, quasi-allegro tempo that keeps the profession of faith moving forward with quiet conviction, before finally opening up into a resounding, multi-part "Amen" to seal the prayer.