Full Lyrics
CHORUS
Ekwem n'otu Chineke Nna ji ike niile
Onye mere'ligwe n'ala
Ekwem n'otu Chineke Nna ji ike niile
Onye mere'ligwe n'ala
VERSE 1
Ekwem n'otu Chineke, Nna ji ike niile, Onye mere eligwe na ala, n'ihe dum a naahụ anya, na ndị anaghị ahụ anya.
Ya na otu Onye nwe anyị, Jesu Kristi so otu Nwa Chineke mụrụ: Nna mụrụ tupu ụwa lụwa niile.