Ekwe Oriri by Emmanuel Atuanya — Lyrics

Emmanuel Atuanya Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Ekwe oriri akuola, akuola Mgbirigba oriri akuola nuo K'anyi jebe nu n'alta Chineke Sekpuru ala n'ala riri Oriri nso n'enye ndu Gim agame je, agame je Nara Oriri nso Onyenwe m Jesu Kristi Onye nwuru n'obe maka anyi Jesu Kristi, Jesu Kristi, Jesu Kristi Nri si n'igwe, lee nu ya Achicha di oke onu erughariro buru ahu Kristi Bia, bia, bia O g'enye gi ndu, ndu ebiebi [VERSE 1] Onye n'anata Dinwenu m g'adiri ndu cha n'ime m N'eziokwu tupu i kuni N'oche gi Nwanne m kulite, kulite I binara Kristi nri oma [VERSE 2] Oh Dinwenu m bia mee myunata aguu oriri wara wara Nke ime njo Oh Jesu onye oma, Jesu onye oma Kristi bataba, bia nye m ndu ohuru [VERSE 3] Oriri nso n'ejikota anyi na Kristi Onye nyere anyi onwe ya n'ahu Oriri nso

Download the sheet music

Ekwe Oriri

Ekwe Oriri

By Emmanuel Atuanya
Solfa
Igbo
4 pages
4 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want