EKWEREMEKWE! [I Believe (In God)... An Igbo CREDO] - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
100 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

EKWEREMEKWE! [I Believe (In God)... An Igbo CREDO] by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

CHORUS Ekweremekwe n'otu Chineke Nna, Nna jike niine, Onye mere enwigwe n'ala. VERSE 1 Ma ihe niine a naafụ anya, Ma ndị a naghị afụ anya, Ekwerem n'otu Onyenweanyị Jesu Kristi, Nwa a mụrụ naanị, Onye Npa ya mụrụ tupu ụwa atụlụ anine, Chukwu si na Chukwu, Ihe si n'ihe, Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu. VERSE 2 Onye a mụtaa amụta, Ekeeghi y'eke, Onye ya na Nna bu otu udi, Onye e sina ya kee ihe niine, Onye maka anyị bu mmadụ, Na maka nzọpụta anyị, Si n'enwigwe gbadata, O wee ghụ na Vegin Maria site na Mụọnsọ,
Read full lyrics

About EKWEREMEKWE! [I Believe (In God)... An Igbo CREDO]

"Ekweremekwe!" is a vibrant and deeply rhythmic setting of the Nicene Creed in Igbo, composed by Alex Ugwu. From the very first notes, it invites the congregation into a joyful proclamation of faith. Instead of a solemn, slow recitation, this Credo bursts with life, turning the foundational beliefs of the Church into an uplifting choral celebration.

The piece is structured to keep the choir and assembly engaged, using a recurring, spirited chorus that anchors the many verses of the Creed. As the choir moves through the mysteries of Christ's incarnation, passion, and resurrection, the music carries the weight of the words, before driving forward into a grand, extended coda that declares faith in the Holy Spirit and the life to come.

Sung after the homily, this arrangement brings a lively energy to the Mass. It is a wonderful choice for feast days and vibrant Sunday liturgies, allowing the choir to lead the people in a profession of faith that is truly felt in every beat.