Full Lyrics
[CHORUS]
Ekene kam g'enye ya
Ekene k'anyi kene be ya
Ome mma ome mma o Chi mo
K'anyi si ya daa lu
[OSTINATO]
Ih'ukwu omewo r'anyi o
Kene Chukwu ewo! ih'ukwu
[CANTOR]
Eh Chukwu ọma ony'ọma
Odogwu n'agha o
Nar'ekene mo welu ya gozie ya
Me ya k'ọ dịlị gị mma
Kenebe ya, kenebe ya, kenebe ya ewo!
Ezi nwannem ugh ehen'ọma
Kenebe ya kenebe ya ewo! kene ya.
[VERSE]
Na Kristi emeri w'ọnwụ
Ome mma, ome mma
O ezigbo Chukwu, ezigbo nna
Ezigb'eze nara aj'anyi we te lu gị
Alleluia! Kristi emewo r'anyi h'ọma
Alleluia Kristi emewo r'anyi h'ọma
Mee kwa ya, Ekene
Alleluia Kristi emee kwa ya, Ekene
Kene y'ụmụ nnem
Ja ya mma ụmụ nnem
Kristi emewo r'anyi ih'ọma
Kunie h'ọma kunie
Kene y'ụmụ nnem kunie
Nye bey'ekene ekene
Ekene kam g'enye, kam g'enye Okaka.
[CODA]
Ụmụ Chineke kene be nụ ya o