SANCTUS [In Igbo Nigeria] by PRINCECLEF ATTAHMAH — Lyrics

PRINCECLEF ATTAHMAH Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

Ebube n'onwe ya, ụmụ gị n'etiri gị hossanna, Nsọ nsọ Onyenwe a n'ọgbọ. Nsọ ka Chineke m dị nsọ, Nsọ nsọ ka Chineke m dị nsọ, Nsọ nsọ ka Chineke m dị nsọ, Ọ bụ ya bụ nsọ d'nsọ. Osebulụwa Chineke n'igwe, N'ọlị a gba ebube gị juputa n'igwe, Ebube gị juputa n'ala. Hossanna eah hossanna, ebube n'onwe ya. Ụmụ gị n'etiri g'hossanna, N'ihi o ti bu di Onyenwe a n'ọgbọ agha. Hossanna n'elu kasị elu. Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Dinwenu, N'aha Dinwenu, n'aha Dinwenu. Hossanna.

Download the sheet music

SANCTUS [In Igbo Nigeria]

SANCTUS [In Igbo Nigeria]

By PRINCECLEF ATTAHMAH
Solfa
Igbo
2 pages
47 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want