SANCTUS [In Igbo Nigeria] by Prince Clef Attamah — Lyrics

Prince Clef Attamah Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Ebube n'onwe ya Ụmụ gị naetiri gị hosanna nsọ Onye ukwu n'ọgbọ agha CHORUS Nsọ ka Chinekem dị nsọ Ọ bụ ya bụ nsọ d'insọ Hosanna n'elu kachasị elu VERSE 1 Osebulụwa Chineke n'igwe Ndị agha ebube Ị juputa n'igwe Ebube gị juputa n'ala Hosanna n'elu kachasị elu VERSE 2 Ọ dị ngọzi bụ onye bịara N'aha Nwe anyị n'aha dị nsọ Hosanna n'elu kachasị elu

Download the sheet music

SANCTUS [In Igbo Nigeria]

SANCTUS [In Igbo Nigeria]

By Prince Clef Attamah
Solfa
Igbo
2 pages
7 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want