EBE OBIBI ONYENWEANYI by Fr. Steve Chilaka — Lyrics

Fr. Steve Chilaka Igbo Entrance songs Communion Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Onyenweanyi n'ime m n'im'obi m eb'obibi gi n'amasi m O burum onu ibi n'ulo gi VERSE 1 Nwannem kanyi kelee Chineke n'onye r'anyi mma sianyi Eb'obibi ya Ya soso onu Si puo n'iru Ihe nrita m'kuwa Ke sachapu nyo n'im'obi Kam di r'ocha biri n'ime ya VERSE 2 Eb'obibi Chineke bu ih'onu Juputara n'ime Nje ndi kwere n'okwu ya VERSE 3 Kedu kam g'e Gi (Onyenwem) Kedu kam g'e Si dapu n'iwu gi ebe Bu ihe'fu ntunye r'eb'obibi gi O Chine Maka n'eb'obibi gi n'amasi m

Download the sheet music

EBE OBIBI ONYENWEANYI

EBE OBIBI ONYENWEANYI

By Fr. Steve Chilaka
Solfa
Igbo
1 page
4 Downloads
Entrance songs Communion Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want