Abụ Ọma Na Azịza by Chidi Igwe — Lyrics

Chidi Igwe Igbo Responsorial Psalms Easter Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Taa bụ ụbọchị Onyenweanyị mebere K'anyị ṅụrịbanụ K'anyị ṅụrịbanụo K'anyị ṅoribenụ. VERSE 1 Halleluia nye Onyenweanyị ekele n'ihina ọdị mma Ịhụnanya ya enweghị njedebe Ka ụmụ Izrel kwuo sị Ịhụnanya ya enweghị njedebe. VERSE 2 Aka nrị Onyenweanyị n'enwe mmeri, aka nrị Onyenweanyị Anyị ekulitela m, mba agaghịm anwụ, agam adị ndụ Ịgụpụta ak'ọrụ nile nke Onyenweanyị. VERSE 3 Ọbụ okwute nke ndị n'ewụlọ jụnịajụ bụzi'de ji ụlọ Nke a bụ ak'ọrụ nke Onyenweanyị Ọdịkwa itụnanya na anya anyị.

Download the sheet music

Abụ Ọma Na Azịza

Abụ Ọma Na Azịza

By Chidi Igwe
Solfa
Igbo
1 page
4 Downloads
Responsorial Psalms Easter Hymns
0 0

More lyrics you may want