Full Lyrics
[Easter Sunday Sequence]
Ndi otu Kristi toonu Onyenhu eji
chụọja ngabiga nwatụrụ Chukwu
Onyeji chụọja ngabiga nwatụrụ Chukwu
Nwatụrụ gbapụtara igwe atụrụ Ya
Kristi bụ Onyeaka ya dịọcha
O bụ Onyeaka ya dịọcha
dozirihe dị n'agbata Chukwu na ndị njọ
Ọnwụ na ndụ gbara mgba lụọ ọgụ dị egwu
Egbur'Eze nke ndụ Owee bụrụ Eze n'achi
Eze n'achi anwụghọwụ
Maria gwanu anyị gịnị k'ịhụrụ n'ụzọ?
Ahụrụ m ebube mbilite n'ọnwụ Kristi n'okpokoro ili Ya
oh n'okpokoro ili Ya
oh ndị Mụọma n'agbakasbe ya akwa ozu
n'ularị n'agbakasbe
na nchekumbe m bụ na Kristi ebilitala n'ọnwụ
O bu l'ụzọ gawa Galile
Eze meriri n'agha mer'egny'ebere
Amen, Amen Amen Amen
Amen Alleluia Alleluia
[Responsorial Psalm for Easter Sunday]
Taa bụ Ụbọchị Onyenweanyị mere k'anyị
ñụrịa ọñụ nwekwa ọbiañụrị