DINWENU NA-ENYE NDU EBEBE by Ben Ukoh — Lyrics

Ben Ukoh Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ekele n'otito dịrị Chukwu Nna O wetare ihe omimi nke achịcha na mmanya Bụrụ ahụ n'ọbara Dinwenu naenye anyị ndụ, ndụ ebebe. VERSE 1 Dinwenu ka m nata Gị n'oriri dị asọ ka m dị ndụ. VERSE 2 Dinwenu kpujere m ihunanya Gị ka m biri n'ihunanya Gị. VERSE 3 Dinwenu sachaa m mmụọ njọ m niile, Gbaghara m mọ, bịa Nna k'I biri n'ime m, Nna ka m biri n'ime I.

Download the sheet music

DINWENU NA-ENYE NDU EBEBE

DINWENU NA-ENYE NDU EBEBE

By Ben Ukoh
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want