Daalu Chineke Imela by Solomon Odo — Lyrics

Solomon Odo Igbo Offertory Hymns Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Daalụ O Chineke imela Ihe i meere m o ka m jiri bịa n'ihu gị Ọrụ i rụrụ m o ka m jiri bịa n'ihu gị N'ịkọba kọba kọba n'm e so e ma gị n'elu ụwa Chi gaeji chi gaabọ ma n'kọba ihe i mere n'isi m o Chi gaeji chi gaabọ ma n'kọba ọrụ i rụrụ na ndụ m o Ndị ikwu n'ibe m o, biana nụ Soro m k'anyị jee, kụba nkwụ gbaa egwu gaa n'ihu ya kele ya Sị ya n'o mela VERSE 1 Igwe rọ n'ọrịa a bịara m be gị I bia sị gị daalụ Ekele ka m ji bịa VERSE 2 Chi naenye nwa, i nyegom nwa A ga m ekele gị I nyere m nwa nwoke, nye m nwa nwanyị, ha ncha b'onyinye gị Ya ka m ji bịa n'ihu gị, ịtụrụ gị mmamma VERSE 3 A rịọrọ m di, i nyere m o I nyere m o Ọ bụ gịnị ka m gaeji kele gị, Chukwu ọma imela

Download the sheet music

Daalu Chineke Imela

Daalu Chineke Imela

By Solomon Odo
Solfa
Igbo
3 pages
5 Downloads
Offertory Hymns Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want