Daalu Chineke Imela - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Solomon Odo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

Daalu Chineke Imela by Solomon Odo — Lyrics

REFRAIN Daalụ O Chineke imela Ihe i meere m o ka m jiri bịa n'ihu gị Ọrụ i rụrụ m o ka m jiri bịa n'ihu gị N'ịkọba kọba kọba n'm e so e ma gị n'elu ụwa Chi gaeji chi gaabọ ma n'kọba ihe i mere n'isi m o Chi gaeji chi gaabọ ma n'kọba ọrụ i rụrụ na ndụ m o Ndị ikwu n'ibe m o, biana nụ Soro m k'anyị jee, kụba nkwụ gbaa egwu gaa n'ihu ya kele ya Sị ya n'o mela VERSE 1 Igwe rọ n'ọrịa a bịara m be gị
Read full lyrics

About Daalu Chineke Imela

"Daalu Chineke Imela" is a vibrant Igbo thanksgiving hymn by Solomon Odo, overflowing with gratitude for God's countless blessings. The title's joyful exclamation sets the tone for a deeply personal yet communal song of praise. The lyrics invite family and friends to join in clapping and dancing before the Lord, acknowledging that if one were to count all of God's deeds, day would break and night would fall before the list was finished.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory or dedicated thanksgiving processions. The verses make it especially fitting for specific testimonies: the first verse gives thanks for healing from sickness, the second praises God for the gift of children, and the third rejoices over the blessing of a spouse. It is a wonderfully practical and joyous song that allows the congregation to bring their real-life victories to the altar with a dancing step.