CREDO IN IBO by Marymike Mordi — Lyrics

Marymike Mordi Igbo Creed (I believe) Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ekwem n'ofu Chukwu, Ekwem n'ofu Chukwu, Nna nweike niine Onye ke enuigwe na'ni. VERSE 1 Ya na Jesu Kristi s'ofu Nwa Chukwu, Chukwu si na Chukwu, Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu puta, Ekwem n'ofu Chukwu. VERSE 2 Ya na Nna bu ofu n'ife Wa ji bu Chukwu, Onye ji maka ifi nzoputa'nyi, si n'enuigwe gbadata, Ekwem n'ofu Chukwu. VERSE 3 Onye bulu ahu n'aka Virgo Maria, site na Mmo Nso, Wa mua kpogbuE n'obe maka ifi anyi n'okpulu ochichi Pontius Pilate. kunite n'ubosi nke ato, O ligolu n'enuigwe n'odu n'aka nni Nna, O ga bia ozo ikpe ndi di ndu na ndi nwuanwu ikpe, Ekwem n'ofu Chukwu. VERSE 4 Ekwem na Mmo Nso Dinweni n'enye ndu, Ekwem, Ekwem n'ofu Chukwu. Onye si n'aka Nna na Nwa wee bia, Onye si n'aka ndi Amuma kwue okwu, Ekwem n'ofu nzuko Nso Katolik, Ekwem n'ofu Baptism nke mgbaghali njo, Ekwem na mbilite n'onwu ya na ndu ebebe. Ekwem Ekwem n'ofu Chukwu. OUTRO Ise, Ise, Ise.

Download the sheet music

CREDO IN IBO

CREDO IN IBO

By Marymike Mordi
Staff & Solfa
Igbo
5 pages
2 Downloads
Creed (I believe)
0 0

More lyrics you may want